‏ Psalms 10:7


7Ọnụ ya jupụtara nʼokwu ụgha na ịba mba ime ihe ọjọọ,
Ya bụ, ịgba iyi

nʼokpuru ire ya ka nsogbu na ajọ ihe dịkwa.
Copyright information for IboBIU