‏ Joshua 14:4

4Nʼihi na ụmụ Josef dị ebo abụọ, ya bụ Manase na Ifrem.
Jekọb mere ụmụ ndị ikom abụọ a mụtara Josef nʼala Ijipt ndị nke ya, ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 48:5 Nʼihi ọnọdụ ọhụrụ a ha nwere dịka ụmụ Jekọb, o nyere ha ikike i keta oke nʼihe o nwere, dịka ụmụ ya ndị ọzọ si keta.
Enyeghị ndị Livayị oke nʼala ahụ, karịa obodo ụfọdụ ebe ha ga-ebi na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Copyright information for IboBIU