‏ Jeremiah 48:5

5Ha ga-eji oke ịkwa akwa
na-agbago ụzọ Luhit;
a ga-anụkwa mkpu akwa nke ndị e bibiri ihe ha nʼụzọ na-agbada Horonaim.
A ga-anụ akwa mwute nʼihi mbibi nke bịakwasịrị ha.
Copyright information for IboBIU