Isaiah 31:1
Ahụhụ dịrị ndị ahụ na-atụkwasị Ijipt obi
1Ahụhụ dịrị ndị na-aga Ijipt ịchọ enyemaka,ndị nchekwube ha dị nʼike ndị ha na-agba ịnyịnya,
ndị na-atụkwasị obi ha nʼụgbọala ha, nke dị ọtụtụ,
ndị na-atụkwasịkwa obi ha nʼịdị ike nke ndị Ijipt na-agba ịnyịnya.
Ma ha adịghị ele anya inyeaka site nʼaka Onye Nsọ Izrel;
ha adịghị arịọkwa ya ka Onyenwe anyị nyere ha aka.
Copyright information for
IboBIU