‏ Genesis 9:5-6

5Ma gbasara ọbara ndụ unu, unu ga-asara ọnụ unu nʼihu m. Anụmanụ ọbụla ga-asara ọnụ ya nʼihu m. Mmadụ ọbụla kwa ga-asara ọnụ ya nʼihu m banyere ndụ mmadụ ibe ya.

6“Onye ọbụla wufuru ọbara mmadụ,
nʼaka mmadụ ka a ga-awụfu ọbara nke ya,
nʼihi nʼoyiyi Chineke
ka Chineke mere mmadụ.
Copyright information for IboBIU