‏ Exodus 24:4

4Mosis deturu ihe niile Onyenwe anyị kwuru.

Nʼisi ụtụtụ echi ya, o biliri wuo ebe ịchụ aja na ndịda ugwu ahụ. O gwunyere ogidi nkume iri na abụọ nke nọchiri anya ebo iri na abụọ ụmụ Izrel.
Copyright information for IboBIU